Duration 3:7

Otu jikọrọ ụmụ afọ Igbo ndị ọrụ bekee akpọkuole mba ụwa maka mmegbu ndị Igbo n’ala Naịjirịa

47 watched
0
3
Published 30 May 2021

https://igboradio.com/otu-jikoro-umu-afo-igbo-ndi-oru-bekee-akpokuole-mba-uwa-maka-mmegbu-ndi-igbo-nala-naijiria Ọkụkọ egbe buru nwa ya ka ndị ụwa na-ajụ sị «Kedu ihe Ị na-etiri mkpu?». Ọ zara ndị ụwa sị ha na ịhe ya na-etiri mkpu bụ ka ụwa mara ihe ya na ije na-eje. Otu n’ime otu nzụkọ ụmụ afọ Igbo ndị na-arụ ọrụ bekee n’ala Naịjirịa akpụkuola mba ụwa ka ha leba anya n’oku ahụ nwoke onye awụsa, onye isi ndị uwe ojii na Naịjirịa, bụ Usman Alkali Baba, kpọrọ na nso nso a. N’izu ụka gara aga, Usman Baba gwara ndị nchekwa Naịjirịa ahụ a na-ezidata n’ala Igbo sị ha were egbe gbabuo onye ọbụna ha hụrụ n’ala Igbo.

Category

Show more

Comments - 0